Eze Mmuo by Sis Chinyere Udoma #viral #live  Ministration Video 2022TRACK

Sound

Eze Mmuo by Sis Chinyere Udoma #viral #live Ministration Video 2022

Amb. Sis. Chinyere Udoma
10:47 duration3911443 plays11685 favoritesMedium quality
GospelCover
Play now

About this track

#sischinyereudoma Ministering her new released single Eze Mmuo🕊️ LYRICS Eze... Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya (The King that all Kings hide under His Coverage) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Eze... Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya (The King that all Kings hide under His Coverage) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) N'elu-igwe, N'elu uwa (in heaven, on earth) Chi Ukwu nani gi bu okaka (Great God, only you are sovereign) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) N'elu-igwe, N'elu uwa Chiukwu nani gi bu okaka Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) i loro ihe loro enyi Nkpuru òdum n'onu na-turu ugò laa (You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) i loro ihe loro enyi Nkpuru òdum n'onu na-turu ugò laa (You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Ibu Oke Muo (The Great Spirit) Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị (Spirits that are feared dread and fear you) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Ibu Oke Muo (You the creation of the Spirits) Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị (Spirits that are feared dread and fear you) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o (You are the great iroko tree that cannot be burnt down) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o (You are the great iroko tree that cannot be burnt down) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with you on the throne) Eze... Eze Ndi Eze n' ezo N'

From the album

Amb. Sis. Chinyere Udoma album coverAmb. Sis. Chinyere Udoma24 tracks · Track 9

Dive into the irresistible world of Amb. Sis. Chinyere Udoma– a powerhouse of unforgettable melodies...

→

You may also like